^
Malakaị
Izrel ekwenyeghị na Chineke hụrụ ha nʼanya
Imebi ọgbụgba ndụ site nʼaja nwere ntụpọ
Ndụmọdụ ndị ọzọ nye ndị nchụaja
Imebi ọgbụgba ndụ site nʼịgba alụkwaghị m
Imebi ọgbụgba ndụ site nʼikpe mmegide
Imebi ọgbụgba ndụ site nʼakwụghị otu ụzọ nʼime ụzọ iri
Okwu mpako ndị Izrel megide Chineke
Ụfọdụ ndị kwesiri ntụkwasị obi
Ikpe ọmụma na ime ka ọgbụgba ndụ sie ike