^
Jeremaya
Ọkpụkpọ Jeremaya
Izrel agbakụta Chineke azụ
Ekwesighị ntụkwasị obi Izrel
Mbibi si nʼugwu na-abịa
O nweghị onye na-eme ezi ihe
Ndị iro agbaa Jerusalem gburugburu
Enweghị isi nke okpukpe aghụghọ
Ndagwurugwu ogbugbu mmadụ
Mmehie na ahụhụ
Chineke na arụsị
Mbibi nke na-abịa
Ekpere Jeremaya
Edebezughị ọgbụgba ndụ
Nzube ọjọọ megide Jeremaya
Mkpesa Jeremaya
Ọsịsa Chineke nyere
Ihe ike nʼukwu13:1 Maọbụ, ihe mgbado ukwu
Karama mmanya akpụkpọ
Ịdọ aka na ntị banyere ịdọta nʼagha
Ụkọ mmiri, ụnwụ na mma agha
Ụbọchị Mbibi
Idebe Ụbọchị Izuike nsọ
NʼỤlọ ọkpụ ite
Jeremaya na Pashua
Mkpesa Jeremaya
Chineke ajụ arịrịọ Zedekaya
Ikpe ọmụma dịrị ndị eze ọjọọ
Onyenwe anyị Ezi omume Anyị
Ndị amụma ụgha.
Ndị amụma ụgha na ịjụ ase ụgha.
Nkata fiig abụọ
Iri afọ asaa nke ịdọta nʼagha
Iko ọnụma Chineke
Mba ọnwụ a baara Jeremaya
Juda ga-aghọ onye na-ejere Nebukadneza ozi
Hananaya onye amụma ụgha
Akwụkwọ ozi nye ndị a dọtara nʼagha
Ozi e ziri Shemaya
Nlọta ụmụ Izrel
Jeremaya azụọ ala ubi
Nkwa banyere nlọghachi
Ịdọ aka na ntị a dọrọ Zedekaya
Inwe onwe nke ndị ohu
Ụmụ Rekab
Jehoiakim akpọọ akwụkwọ Jeremaya ọkụ
Jeremaya nʼụlọ mkpọrọ
Jeremaya nʼime olulu mmiri
Zedekaya ajụọ Jeremaya ajụjụ ọzọ
Ọdịda Jerusalem
Jeremaya enwere onwe ya
Ogbugbu e gburu Gedaliya nʼike
Mgbapụ ọsọ gaa Ijipt
Mbibi na-abịa nʼihi ikpere arụsị
Ozi e ziri Baruk
Ozi e ziri banyere Ijipt
Ozi e ziri banyere ndị Filistia
Ozi e ziri banyere Moab
Ozi e ziri banyere Amọn
Ozi e ziri banyere Edọm
Ozi e ziri banyere Damaskọs
Ozi e ziri banyere Keda na Hazọ
Ozi banyere Ilam
Ozi e ziri banyere Babilọn
Ndọta nʼagha a dọtara Jerusalem
Jehoiakin enwere onwe ya